Main content

Ndị aka ha dị na nwuchigharị Nnamdi Kanu ka nkụ - Ifeanyi Ejiofor

Ifeanyi Ejiofor bụ á»kaiwu Nnamdi Kanu onye ndu Ipob ekwuola na ndị á»chịchị aka ha dị na nwuchigharị ya na mba Kenya buru ibu.
O kwuru nke a na mkparịta ụka ya na Âé¶¹Éç Igbo nwere tupu ha wuchie n'ụlá»ikpe n'ụbá»chị 26 á»nwa Julaị, afá» 2021.
Ejiofor sị na ihe ka mkpa ugbua bụ ịgbapụta Kanu n'aka ndị gá»á»mentị Naịjirịa tupu ha gbawa ndị so nwuchie ya n'anwụ.
O kwukwara na a nwuchiri Kanu na mba Kenya bụ ebe e tiri ya ihe ụbá»chị asatá» tupu a kpá»bata ya na Naịjirịa.
Kirie ihe o kwuru n'uju.

Release date:

Duration:

34 minutes

This clip is from

More clips from Âé¶¹Éç Nkeji